Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c Ọ ga-abụ na iwu Ndị Rom enyeghị ndị Sanhedrin ikike igbu mmadụ. (Jọn 18:31) N’ihi ya, o nwere ịbụ ìgwè mmadụ iwe ji gburu Stivin, ọ bụghị ụlọikpe kwuru ka e gbuo ya.