Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji h Mgbe ọtụtụ afọ gachara, Pọl degaara Ndị Galeshia akwụkwọ ozi. O dere n’akwụkwọ ozi ahụ, sị: “Ọ bụ ọrịa m rịara mere m ji nweta ohere mbụ m ji zie unu ozi ọma.”—Gal. 4:13.