Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otu ọkà mmụta kwuru na Siza nyere iwu n’oge ahụ na e nweghị onye ọ bụla ga-ebu amụma na “a ga-enwe eze ọhụrụ ma ọ bụ alaeze ọhụrụ, karịchaa, ma ọ bụrụ na eze ahụ ma ọ bụ alaeze ahụ ga-anọchi Siza ma ọ bụ kpee ya ikpe.” O nwere ike ịbụ na ndị iro Pọl rọgharịrị ozi ọma o ziri, kwuo na ọ daala iwu. Gụọ igbe bụ́ “Siza Ndị A Kpọrọ Aha n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi.”