Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Okwu Grik a sụgharịrị “ụwa” bụ koʹsmos. Ọ bụ ihe ndị Grik na-akpọ eluigwe na ala. Ọ ga-abụkwa ya ka Pọl na-ekwu ebe a ebe ọ bụ na ọ na-agbalị iji ihe ya na ndị Grik ọ na-agwa okwu kweere otu ihe na ya gwa ha okwu.