Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Ụfọdụ ndị kwuru na ọ bụ ihe a merenụ ka Pọl bu n’obi mgbe ọ gwara ndị Kọrịnt, sị: “Anyị ejighịzi ndụ anyị n’aka.” (2 Kọr. 1:8) Ma, o nwere ike ịbụ na o bu ihe ka nke ahụ njọ n’obi. Mgbe Pọl dere na ‘ya na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs,’ ọ ga-abụ na ọ na-ekwu banyere ọgụ nkịtị ya na anụmanụ ọjọọ lụrụ n’ámá egwuregwu, ma ọ bụkwanụ ya abụrụ mkpagbu ndị mmadụ kpagburu ya ka ọ na-ekwu. (1 Kọr. 15:32) Nkọwa abụọ a dabachara adaba.