Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji e Iji ụgbọ mmiri si na Filipaị ruo Troas were ha ụbọchị ise. Ọ ga-abụ na ifufe nyere ha nsogbu, n’ihi na ihe njem ahụ were ha n’oge gara aga bụ naanị ụbọchị abụọ.—Ọrụ 16:11.