Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ndị amụma ndị ọzọ ha na Jeremaya mechara jekọọ ozi bụ: Habakọk, Obedaya, Daniel, na Ezikiel. Mgbe e bibiri Jeruselem n’afọ 607 T.O.A., Jeremaya ejeela ozi ihe dị ka afọ iri anọ. Ọ dịkwara ndụ ihe karịrị afọ iri abụọ mgbe mbibi ahụ gachara.