Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otú e si sụgharịa ya na Baịbụl ọzọ [a kpọrọ NET Bible (2005)] bụ: “Ekwela ka e mee ka i yie ụwa dị ugbu a.” Ihe e dere n’ala ala peeji ya bụ: “Amaokwu a na-akụziri anyị na a na-eji nwayọọ nwayọọ eme ka mmadụ ‘yie’ ụwa dị ugbu a, n’ihi na o gosiri na ọ bụ ihe nwere ike ime mmadụ, onye ahụ aghara ịma. Ma, . . . mmadụ nwere ike ịma na e meela ka ọ malite iyi ụwa. Ọtụtụ mgbe, ihe abụọ ahụ nwere ike ime mmadụ.”