Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Aịzaya buru amụma banyere ndị bụ́ ọnaozi n’oge ya, bụ́ ndị na-anaghị eso eme ihe ụfọdụ ndị Izrel ndị ọzọ na-eme n’ofufe Chineke. O buru amụma na ọ bụrụ na ndị ọnaozi erube isi, ha ga-enweta “ihe ka ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom mma,” nwetakwa “aha ga-adịru mgbe ebighị ebi” n’ụlọ Chineke.—Aịza. 56:4, 5.