Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ ndị na-eto eto na-eche echiche igbu onwe ha ma ọ bụrụ na obi adịghị ha mma ruo ogologo oge. Ọ bụrụ na i chetụla echiche igbu onwe gị, egbula oge ịkọrọ ya onye toro eto ị tụkwasịrị obi.—Ị chọọ ịgụkwu banyere ya, gụọ Isi nke 14 n’akwụkwọ a.