Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ọ dị mma ịmara na Ịlaịja gwara ha, sị: ‘Unu agaghị etinye anụ ahụ unu ga-eji chụọ àjà ọkụ.’ Ụfọdụ ndị ọkà mmụta kwuru na mgbe ụfọdụ, ndị na-efe Bel na-anọ n’ebe ịchụàjà nwere oghere zoro ezo n’okpuru ya achụrụ chi ha àjà. Ọ bụrụ na ha esi n’oghere ahụ tinye ọkụ n’àjà ha chọrọ ịchụ, ya eyie ka ọ̀ bụ chi ha tinyere ya.