Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ozugbo ihe a mechara, Jehova gwara Ịlaịja ka o bido ịzụ Ịlaịsha, bụ́ onye a ga-emecha kpọwa “onye wụsara mmiri n’aka Ịlaịja.” (2 Eze 3:11) Ịlaịsha jeere Ịlaịja ozi. O doro anya na o mere ihe niile o nwere ike ime ka o nyere Ịlaịja aka n’ihi na o meela agadi.