Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ụfọdụ ndị ọkà mmụta ekwetaghị na kamel so n’anụ ndị mmadụ na-akpa n’oge Ebram. Ma ihe ndị ha kwuru mere na ha ekwetaghị erijughị afọ. Ọtụtụ ebe na Baịbụl kwuru na kamel so n’anụmanụ Ebram nwere.—Jen. 12:16; 24:35.