Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c Onye ọ bụla e tere mmanụ mgbe ndị nke mbụ ahụ nwụchara, ya bụ, ndị ahụ hụrụ “mmalite ihe ụfụ nke nhụjuanya” n’afọ 1914, esoghị ná ndị ahụ Jizọs kpọrọ “ọgbọ a.”—Mat. 24:8.