Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c N’oge ahụ, ọ bụ ọgbakọ na-ahọpụta ndị okenye. Ha na-eji ntụli aka ahọpụta ha. N’ihi ya, ọgbakọ nwere ike ịjụ ịtụli aka elu mgbe a chọrọ ịhọpụta onye na-agba ije ozi ọma ụkwụ. N’isi nke iri na abụọ n’akwụkwọ a, anyị ga-eleba anya n’otu e si kwụsị iji ntụli aka elu na-ahọpụta ndị okenye ma na-ahọpụtazi ha otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.