Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E kwukwara ná nkwa ahụ na nwoke na nwaanyị ekwesịghị ịnọ naanị ha n’ime ụlọ mechie ụzọ ọ́ gwụkwala ma hà bụ di na nwunye ma ọ bụ ndị ikwu. Ma ọ́ bụghị ya, ha ga-eghewe ụzọ ha ọnụ. Ndị Betel na-agụpụta nkwa a n’ụtụtụ ọ bụla ma ha gụwa Ihe Mmụta Dịịrị Ụbọchị. Ha gụrụ ya afọ ole na ole kwụsị ya.