Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ikpe a Nwanna Cantwell na Steeti Kọnektikọt kpere n’Ụlọikpe Kasị Elu n’Amerịka bụ nke mbụ n’ime ikpe iri anọ na atọ Nwanna Hayden Covington kpechitere ọnụ ụmụnna anyị n’ụlọikpe a. Nwanna a nwụrụ n’afọ 1978. Aha nwunye ya bụ Dorothy. O ji obi ya niile jeere Jehova ozi ruo mgbe ọ nwụrụ n’afọ 2015. Ọ gbara afọ 92.