Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụ n’ihi iwu e tiri n’afọ 1606 mere e ji bo ha ebubo ahụ. Iwu ahụ kwuru na onye ọkàikpe nwere ike ịma mmadụ ikpe ma ọ bụrụ na o chere na ihe onye ahụ kwuru kpatara ọgba aghara, ọ bụrụgodị na ihe onye ahụ kwuru bụ eziokwu.