Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
f Ndị okenye niile na-agazi Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Alaeze. Abalị ole ụlọ akwụkwọ a na-ewe n’otu oge, nwere ike ịdị iche n’oge ọzọ. Ọ na-abụkwa a nọọ afọ ole na ole, a gaa ya. Ndị ohu na-eje ozi malitere ịga ụlọ akwụkwọ a kemgbe afọ 1984.