Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E nwere ike ikwu na mbibi a a ga-ebibi “Babịlọn Ukwu ahụ” bụ karịchaa, ime ka òtù okpukpe ụgha niile ghara ịdị ọzọ, ọ bụghị na a ga-egbu ndị niile na-ekpe okpukpe ụgha otu mgbe. N’ihi ya, a gaghị egbu ọtụtụ n’ime ha. N’oge ahụ, ha nwere ike ịna-eme ka ndị na-enweghị ihe jikọrọ ha na okpukpe ụgha ndị ahụ, otú ahụ e kwuru na Zekaraya 13:4-6.