Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A na-akpọ Jehova Nna n’ihi na ọ bụ ya kere ihe niile. (Aịzaya 64:8) Jizọs bụ Ọkpara Chineke n’ihi na ọ bụ Jehova kere ya. A kpọkwara Adam na ndị mmụọ ozi ụmụ Chineke.—Job 1:6; Luk 3:38.