Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E nwere ezigbo ihe mere a ga-eji kwuo na e nwere ndị hụrụ Ezikiel mgbe ọ na-eme ihe niile ahụ. Ọ̀ bụ gịnị? Ọ bụ na mgbe Jehova na-agwa Ezikiel ka o mee ụfọdụ n’ime ihe ndị ahụ, dị ka ighe achịcha na ibupụta ngwongwo ya, ọ gwara ya hoo haa ka o mee ha “n’ihu ha.”—Ezik. 4:12; 12:7.