Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Malite n’afọ 455 Tupu Oge Ndị Kraịst ruo n’afọ 1 Tupu Oge Ndị Kraịst bụ narị afọ anọ na iri ise na anọ (454). Malite n’afọ 1 Tupu Oge Ndị Kraịst ruo n’afọ 1 Oge Ndị Kraịst bụ otu afọ (e nweghị afọ dị n’agbata afọ 1 Tupu Oge Ndị Kraịst na afọ 1 Oge Ndị Kraịst). Malite n’afọ 1 Oge Ndị Kraịst ruo n’afọ 29 Oge Ndị Kraịst bụ afọ iri abụọ na asatọ. Ọ bụ otú a ka e si nweta narị afọ anọ na iri asatọ na atọ.