Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

b  Mgbe o kpesịrị ọtụtụ ekpere ma mụọ Okwu Chineke n’ụzọ dị ukwuu, Joseph Rutherford hụrụ n’ụzọ doro anya nzaghachi o kwesịrị inye ụmụnna ahụ na Germany. Ọ bụghị ihe dịịrị ya ịgwa ha ihe ha kwesịrị ime ma ọ bụ ihe ha na-ekwesịghị ime. Ha nwere Okwu Chineke nke gwara ha n’ụzọ doro anya ihe ha kwesịrị ime banyere izukọta ọnụ na ịgba àmà. Ya mere ụmụnna ahụ nọ na Germany rụrụ ọrụ ha ná nzuzo ma nọgide na-erubere iwu dị iche iche nke Jehova isi nke izukọta ọnụ na ịgba àmà banyere aha na Alaeze ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya