Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ pụrụ ikpegara Jisọs ekpere n’ihi na ha kwetara na ọ bụ Chineke. Ma Jisọs bụ Ọkpara Chineke, ya onwe ya fekwara Jehova, bụ́ Nna ya ofufe. (Jọn 20:17) Maka ntụle sara mbara nke isiokwu nke a, lee akwụkwọ bụ́ Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, nke Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc., bipụtara.