Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ ezie na e nwere ọtụtụ ohere, site n’ihe nlereanya ndị na-esonụ, lee ihe ị pụrụ ịmụta n’onwe gị banyere Jisọs nke pụrụ ịtụnye ụtụ n’ịdị n’otu n’ọgbakọ unu: Matiu 12:1-8; Luk 2:51, 52; 9:51-55; 10:20; Ndị Hibru 10:5-9.