Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ìgwè gwara ọgwa ahụ nke ndị na-abụghị ndị Israel nọ ya mgbe e hiwere Iwu ahụ na 1513 T.O.A., ma a gụnyeghị ụmụ mbụ ha mgbe e weere ndị Livaị dị ka ihe mgbanwere maka ụmụ mbụ nke Israel. (Lee paragraf nke 8.) Ya mere, e wereghị ndị Livaị dị ka ihe mgbanwere maka ụmụ mbụ nke ndị a na-abụghị ndị Israel.