Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Cairo Codex (895 O.A.), nke nwere ihe ndekọ nke nanị ndị amụma dịrị tupu mgbe ahụ na ndị dịrị n’ikpeazụ, na-enye ihe atụ nke ụzọ ide ihe nke Moses. Codex nke Aleppo (ihe dị ka 930 O.A.) na Leningrad (1008 O.A.) bụ ndị a na-ele anya dị ka ihe atụ nke ụzọ ide ihe nke Aaron Ben Asher.