Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Akwụkwọ bụ́ El Evangelio de Mateo na-ekwu, sị: “Ndụ ebighị ebi bụ ndụ na-enweghị mgbanwe; ihe megidere ya bụ ntaramahụhụ na-enweghị mgbanwe. Nkọwaaha Grik bụ́ aionios n’ụzọ bụ isi adịghị egosi ogologo oge, kama ọdịdị. Ntaramahụhụ ahụ na-enweghị mgbanwe bụ ọnwụ ebighị ebi.”—Onye prọfesọ laworo ezumike nká, bụ́ Juan Mateos (Pontifical Biblical Institute, Rome) na Professor Fernando Camacho (Theological Center, Seville), Madrid, Spain, 1981.