Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Bible ụfọdụ na-asụgharị he ge·ne·aʹ hauʹte dị na Matiu 24:34 otú a: “ndị nke a” (The Holy Bible in the Language of Today [1976], nke W. F. Beck dere); “mba a” (The New Testament—An Expanded Translation [1961], nke K. S. Wuest dere); “ndị nke a” (Jewish New Testament [1979], nke D. H. Stern dere).