Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

a N’okwu ahụ bụ́ “ọgbọ a,” otu ụdị nnọchiaha na-emesi ihe ike nke bụ́ houʹtos kwekọrọ nnọọ nke ọma n’okwu Bekee pụtara “nke a.” Ọ pụrụ izo aka n’ihe dị mgbe ahụ ma ọ bụ ihe nọ n’ihu onye ahụ na-ekwu okwu. Ma ọ pụkwara ịpụta ihe ndị ọzọ. Akwụkwọ bụ́ Exegetical Dictionary of the New Testament (1991) na-ekwu, sị: “Okwu bụ́ [houʹtos] na-egosi eziokwu doro anya dị mgbe ahụ. N’ihi ya [aion houʹtos] bụ ‘ụwa nke dị ugbu a’ . . . [geneaʹ haute] bụkwa ‘ọgbọ dị ndụ ugbu a’ (dị ka ihe atụ, Mat 12:41f., 45; 24:34).” Doctor George B. Winer na-ede, sị: “Nnọchiaha bụ́ [houʹtos] na-ezo aka mgbe ụfọdụ, ọ bụghị n’ebe mkpọaha kasị dịrị nso dị, kama na nke dị anya karị, bụ́ nke, dị ka ihe bụ isi a na-ekwu maka ya, bụ nke kasị dịrị nso n’uche, nke kasị dịrị n’echiche nke onye edemede ahụ.”—A Grammar of the Idiom of the New Testament, mbipụta nke 7, 1897.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya