Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E depụtara ihe ndekọ ndị a yiri ibe ha ndị dị na Matiu, Mak, na Luk na kọlụm na kọlụm na peji nke 14 na 15 nke Ụlọ Nche nke February 15, 1994. E depụtara ebe ndị a sụgharịrị toʹte, “mgbe ahụ,” ná mkpụrụ okwu gbara okpotokpo.