Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Maka inwetakwu ihe ọmụma n’isoro di ma ọ bụ nwunye na-ekweghị ekwe na-enwe mmekọrịta n’ụzọ akọ, lee Ụlọ Nche nke August 15, 1990, “Elefurula Di Ma Ọ Bụ Nwunye Gị Anya!” peji nke 20-22 na November 1, 1988, peji nke 24-25, paragraf nke 20-22.