Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Josephus na-asị: “Mgbe Titus banyere, ike obodo ahụ tụrụ ya n’anya . . . O tiri mkpu, sị: ‘Chineke anọnyeworo anyị; ọ bụ Chineke kwadara ndị Juu site n’ebe ndị a e wusiri ike; n’ihi na gịnị ka aka ma ọ bụ ngwá ọrụ mmadụ pụrụ ime megide ụdị ụlọ elu ndị ahụ?’”