Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe obibi ndị dị otú ahụ adịghị ka ebe obibi ndị mọnk Krisendọm. E nweghị “ndị abbot,” ma ọ bụ “ndị nna,” n’echiche ahụ. (Matiu 23:9) A na-akwanyere ụmụnna ndị nwere ibu ọrụ ùgwù, ma ozi ha bụ nke otu ụkpụrụ ahụ na-eduzi ndị okenye nile na-achị.