a N’ịbụ otu n’ime obodo ukwu ndị kasị mkpa na Masedọnia, Filipaị bụ ógbè ndị agha nke na-emetụ nke ọma bụ́ nke e ji jus italicum na-achị (Iwu Ndị Itali). Iwu a mere ka ndị Filipaị nwee ikike ụfọdụ ndị ha na nke ụmụ amaala Rom hà nhata.—Ọrụ 16:9, 12, 21.