Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c N’oge ochie, e nyere ọtụtụ ụmụaka ara ogologo oge dị nnọọ ukwuu karịa ka a na-eme taa. O yiri ka Samuel ọ dị ma ọ dịkarịa ala afọ atọ mgbe a napụrụ ya ara, Aịsak dịkwa ihe dị ka afọ ise.