Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Dr. Ford bụ prọfesọ okpukpe na Pacific Union College dị na U.S.A., nke chọọchị na-ahụ maka ya. Na 1980 ndị ndú SDA nyere ya ezumike ọnwa isii ka o wee mụọ nkwenkwe ahụ, ma ha jụrụ ihe ndị ọ chọpụtara. O bipụtara ndị a n’akwụkwọ bụ́ Daniel 8:14, the Day of Atonement, and the Investigative Judgment.