Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe e nyere n’onyinye maka owuwu nke ụlọ nsọ Solomọn ga-abụ ihe fọrọ nke nta ka o ruo ijeri dollar 40 n’ọnụ ahịa nke oge a. E tinyere ihe ọ bụla na-abanyeghị n’ọrụ ihe owuwu ahụ n’ebe ndebe akụ̀ nke ụlọ nsọ ahụ.—1 Ndị Eze 7:51.