Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

a Mgbe C. T. Russell nwụsịrị, e wepụtara mbipụta e weere dị ka mpịakọta nke asaa nke Studies in the Scriptures ná mgbalị ịkọwa akwụkwọ Ezikiel na Mkpughe. Mpịakọta ahụ dabeere, n’otu akụkụ, n’ihe ndị Russell kwuru banyere akwụkwọ Bible ndị ahụ. Otú ọ dị, oge a ga-ekpughe ihe amụma ndị ahụ pụtara aka-erughị, n’ozuzu ya kwa, nkọwa e nyere ná mpịakọta nke Studies in the Scriptures ahụ edochaghị anya. N’afọ ndị sochirinụ, ebere Jehova nke na-erughịrị mmadụ na ihe ndị na-eme n’ụwa emewo ka ndị Kraịst ghọta ihe akwụkwọ amụma ndị ahụ pụtara n’ụzọ ka zie ezi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya