Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Hibru bụ asụsụ na-enweghị ụdaume. Onye na-agụ ya na-etinye ụdaume n’ụzọ kwekọrọ n’ihe a na-ekwu banyere ya. Ọ bụrụ na e leghara ihe a na-ekwu banyere ya anya, a pụrụ ịgbanwe ihe okwu pụtara kpam kpam site n’itinye ụdị ụdaume ndị dị iche. Okwu Bekee nwere mkpụrụ akwụkwọ ụdaume a na-adịghị agbanwe agbanwe, na-eme ka ịchọ okwu ndị dị otú ahụ sikwuo nnọọ ike ma bụrụ nke a kpara ókè.