Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Iji nwetakwuo ihe ọmụma n’ihe ndị mere Chineke ji kwere ka ajọ omume dịrị, biko lee akwụkwọ bụ́ Is There a Creator Who Cares About You?, isi nke 10, ma ọ bụ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi, isi nke 8, ndị Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc., bipụtara.