Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Iji gụkwuo ebe e kwuru ihe mere Chineke ji kwere ka ihe ọjọọ dịrị n’eluigwe na n’elu ala, lee akwụkwọ bụ́ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi, nke Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc., bipụtara, peeji nke 70-79.