Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Lee Ụlọ Nche, August 1, 1998, peeji nke 13, paragraf nke 7. Dị ka ihe omume ị ga-eme n’ọmụmụ Bible gị, ị pụrụ ịtụle isiokwu abụọ ahụ dịịrị ọmụmụ ná mbipụta ahụ nakwa isiokwu ndị bụ́ “Ikpe Ziri Ezi,” “Ebere,” na “Ezi Omume” n’akwụkwọ nkà ihe ọmụma Bible bụ́ Insight on the Scriptures, nke Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc., bipụtara.