Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Prọfesọ Frank H. Gorman na-ede, sị: “A na-aghọta mwụsị ọbara ahụ n’ụzọ kasị mma dị ka nsọpụrụ ofufe bụ́ nke na-egosipụta nkwanye ùgwù n’ebe ndụ nke anụmanụ ahụ dị, nakwa nkwanye ùgwù n’ebe Chineke nọ, bụ́ onye kere ma nọgide na-elekọta ndụ ahụ.”