Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’Ọrụ Ndị Ozi 13:2, e kwuru na ndị amụma na ndị ozizi nọ n’Antiọk nọ ‘na-ejere Jehova ozi n’ihu ọha’ (nke e si n’okwu Grik e jikọrọ ya na lei·tour·giʹa sụgharịa). O yikarịrị ka ije ozi ihu ọha a ọ̀ gụnyere ikwusara ọha mmadụ ozi ọma.