Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị inyom ndị ọzọ nọ n’ọnọdụ yiri nke ndị inyom di ha nwụrụ n’ihi na di ha gbahapụrụ ha. Ọ bụ ezie na nkewa na ịgba alụkwaghịm na-eweta nsogbu nke ha, ọtụtụ n’ime ụkpụrụ ndị a tụlere n’isiokwu na-esonụ pụkwara inyere ndị inyom nọ n’ọnọdụ ndị a aka.