Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na mbụ, a haziri ọmụmụ ihe n’ebe ìgwè ndị nwere mmasị pụrụ ịgbakọta. Otú ọ dị, n’oge na-adịghị anya, e sooro ndị mmadụ n’otu n’otu nakwa ezinụlọ dị iche iche na-enwe ọmụmụ ihe.—Lee Jehovah’s Witnesses—Proclaimers of God’s Kingdom, peeji nke 574, nke Ndịàmà Jehova bipụtara.