Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E kwesịghị ịnọ ná nzukọ ọgbakọ kpee ekpere dị otú ahụ n’isi nwatakịrị a chụpụrụ n’ọgbakọ, ebe ọ bụ na ndị ọzọ nwere ike ghara ịma banyere ọnọdụ nke onye ahụ a chụpụrụ n’ọgbakọ.—Lee Ụlọ Nche (Bekee), October 15, 1979, peeji nke 31.