Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ná nzukọ Ụlọ Ọrụ United States Maka Nnwere Onwe Okpukpe ná Mba Nile nwere na November 16, 2000, otu onye gara ya gosipụtara ọdịiche dị n’etiti ndị na-agbalị ịmanye ndị ọzọ ịgbanwe okpukpe ha na ọrụ Ndịàmà Jehova. E kwuru na mgbe Ndịàmà Jehova na-ekwusara ndị ọzọ ozi ọma ahụ, ha na-eme ya n’ụzọ ga-eme ka mmadụ nwee ike ịsị “Enweghị m mmasị” ma mechie ụzọ ya.